Anambra State Government Honours Nibo President General

Anambra State Government honored the President General of Nibo Town Union, Engr Chief Sir Dr Amb. Innocent Igwedima Akuvue, Ochudo Nibo, for his contributions in building education in Anambra State.

In a ceremony held on Thursday, 2nd September, 2021 at Hollywood Event Centre, Awka by Anambra State Ministry of Basic Education, as part of the activities marking the celebration of 30 Years of the creation of Anambra State. Engr Chief Sir Dr Amb. Innocent Igwedima Akuvue, Ochudo Nibo among others was presented with a Certificate of Honour as an Education Builder in the state.

The Certificate which was personally signed by the Governor of Anambra State, Chief Willie Obiano, was presented by the Governor himself.

See also  No Single Lady Has Rejected My Proposal After Becoming Famous – Kuami Eugene

Many do not know that between Ezeike High School and Nneoma Secondary School, Ochudo Nibo pays the salaries of 5 Teachers..

Congratulations to Nibo PG!

Congratulations to Ochudo Nibo!!

Congratulations to the Education Builder!!!!

Thanks.

ASỤSỤ IGBO
Ọchịchị Gọọmenti Anambara Steeti nyeere Onyeisi-Ọchịchị Ịzụgbe Nibo bụ Onye-echichi Igwedimma Akuvue, Ochudo Nibo onyinye nkwanye ùgwù pụrụ ịche màkà enyemaka ya nà ikwalite agụm akwụkwọ nà Steeti Anambara.

N’mmemme nke emere nà Ụbọchị Tọzụdee, 2/9/2021 nà Ụnọ Mmemme dị nà Ọka ana akpọ Holliwudu, nke ọ bụ Ụnọ Ọlụ Ministiri N’afụ Màkà Agụm Akwụkwọ chịkọbara, ka anọ weere nye Onye-echichi Igwedimma Akuvue, Ochudo Nibo na ụfọdụ ndị ọzọ yabụ ifve onyinye
Ikwanye Ùgwù dịka onye n’akwanite agụm akwụkwọ ná steeti a, nke bụ otu n’ime mmemme iji weere chete nà omego arọ iri atọ ekere Anambara Steeti.

See also  Breaking: FG Approved Kogi As Oil Producing State

Yabụ akwụkwọ asampodo Ikwanye Ùgwù bụ nke ọ bụ Aka N’achị Anambara Steeti bụ Onye-echichi Mmaduaburọchukwu Obiano ji aka ya weere binye aka ná yabụ akwụkwọ, bụkwa ya bụ Gọvanọ jikwa aka ya weere nyefee Ochudo Nibo yabụ akwụkwọ asampodo n’aka.

Ọtụtụ mmadụ amarọ nà, ná Ụnọ Akwụkwọ Kọleji Ezeike na Nneọma nà Ochudo Nibo n’akwụ ụgwọ ọnwa ndị nkụzi mmadụ ise.

Ekene dịrị Onyeisi-Ọchịchị Ịzụgbe Nibo!

Ekene dịrị Ochudo Nibo!!

See also  Vice President, Osinbajo Finally Takes Over Presidential Duties For The First Time

Ekene dịrị Aka N’akwanite Agụm Akwụkwọ!!!

Deeme nụ..

Nibo Amaka!

A bụ m,
Igwe Ike Nibo
Ọnụ N’Ekwulu Obodo Nibo.

Recommended For You

Leave a Reply

Open

%d bloggers like this: